Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Septemba p. 4
  • Gosi na Ị Ma Ihe Ma Ị Họrọwa Onye Ị Ga-alụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gosi na Ị Ma Ihe Ma Ị Họrọwa Onye Ị Ga-alụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Na-eme Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Alụmdi na Nwunye Bụ Onyinye Chineke Nwere Ịhụnanya Nyere Anyị
    “Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke”
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Septemba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gosi na Ị Ma Ihe Ma Ị Họrọwa Onye Ị Ga-alụ

Solomọn gosiri na ọ maghị ihe mgbe ọ lụrụ ụmụ nwaanyị na-ekpere arụsị (1 Eze 11:1, 2 w18.07 18 ¶7)

Ndị nwunye Solomọn ji nwayọọ nwayọọ mee ka obi ya pụọ n’ebe Jehova nọ (1 Eze 11:3-6; w19.01 15 ¶6)

Jehova wesara Solomọn ezigbo iwe (1 Eze 11:9, 10; w18.07 19 ¶9)

Foto dị iche iche: Ebe nwanna nwaanyị na-alụbeghị di na-amụ ihe, na-echekwa gbasara otu nwanna nwoke na-alụbeghị nwaanyị. 1. Ebe nwanna nwoke ahụ na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe. 2. Ebe ọ na-ezi ozi ọma. 3. Ebe ọ na-enye aka na-emezi ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze.

Baịbụl gwara Ndị Kraịst na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye ka ha lụọ “naanị onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị.” (1 Kọr. 7:39) Na mmadụ mere baptizim apụtaghị na ọ ga-abụ ezigbo di ma ọ bụ nwunye. Jụọ onwe gị ma onye ị chọrọ ịlụ ọ̀ ga-enyeliri gị aka ịnọgide jiri obi gị niile na-efe Jehova? Ò teela o gosiwere na o ji obi ya niile hụ Jehova n’anya? Tupu gị ekweta ka unu lụọ, jiri nwayọọ matachaa ya nke ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya