Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Septemba p. 15
  • Ruo Mgbe A Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ n’Ọnwụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ruo Mgbe A Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ n’Ọnwụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mbilite n’Ọnwụ—Ozizi Metụtara Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Olileanya Mbilite n’Ọnwụ—Gịnị Ka Ọ Pụtara Nye Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Mbilite n’Ọnwụ—Ì Ji n’Aka na Ọ Ga-eme Eme?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Ike nke Olileanya Mbilite n’Ọnwụ
    Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Septemba p. 15
Ebe otu nwaanyị na-amakụ nwa ya nwaanyị a kpọlitere n’ọnwụ na paradaịs.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ruo Mgbe A Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ n’Ọnwụ

Ọ bụrụ na mmadụ anwụnahụ anyị, olileanya anyị nwere na a ga-akpọlite ya n’ọnwụ na-akasi anyị obi. N’agbanyeghị olileanya a anyị nwere, mmehie na ọnwụ yiri ihe e ji kpuchie anyị niile nke na-ekweghị anyị megharịa ahụ́. (Aịza. 25:7, 8) O so n’ihe mere “ihe niile e kere eke” ji “na-asụkọ ude ọnụ, nọrọkwa n’ihe mgbu.” (Rom 8:22) Olee otú anyị ga-esi na-edi ọnwụ ndị nwụnahụrụ anyị ruo mgbe a ga-akpọlite ha n’ọnwụ? Baịbụl gwara anyị ihe ndị ga-enyere anyị aka.

LEENỤ VIDIO BỤ́ IHE GA-ENYERE GỊ AKA IDI ỌNWỤ ONYE Ị HỤRỤ N’ANYA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe na-agbawa obi mere Danielle nakwa Masahiro na Yoshimi nwunye ya?

  • Olee otú ihe ise a tụrụ n’aro si nyere ha aka?

  • Ònye kacha akasi ndị mmadụ obi?​—2 Kọr. 1:3, 4

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya