Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 13
  • Na-aṅụrị Ọṅụ Mgbe A Na-akpagbu Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-aṅụrị Ọṅụ Mgbe A Na-akpagbu Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị Ga-atachili Obi Mgbe A Na-akpagbu Gị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ndị A Na-akpagbu Ma Ha Enwee Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
  • Cheta Ịna-etinye Ndị Kraịst A Na-akpagbu n’Ekpere
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 13
Foto ndị si na vidio bụ́ “Anyị Nwere Ike Ịna-aṅụrị Ọṅụ n’Agbanyeghị Mkpagbu.” Foto ndị na-egosi: Ebe Nwanna Konstantin Bazhenov nọ n’ụlọ mkpọrọ. 1. Ebe ọ na-agụ Baịbụl. 2. Ebe ọ na-ekpe ekpere. 3. Ebe ọ na-abụ abụ Alaeze.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-aṅụrị Ọṅụ Mgbe A Na-akpagbu Gị

Ndị Kraịst kwesịrị ịtụ anya na a ga-akpagbu ha. (Jọn 15:20) Ọ bụ eziokwu na mkpagbu na-eme ka anyị na-echegbu onwe anyị, na-atakwa ahụhụ mgbe ụfọdụ, ma idi ya ga-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ.—Mat. 5:10-12; 1 Pita 2:19, 20.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ANYỊ NWERE IKE ỊNA-AṄỤRỊ ỌṄỤ N’AGBANYEGHỊ MKPAGBU, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

Gịnị ka ị mụtara n’akụkọ Nwanna Bazhenov banyere uru ọ bara

  • ịgụ Baịbụl kwa ụbọchị?

  • ụmụnna anyị inyere anyị aka?a

  • ikpechi ekpere anya?

  • ịgụ abụ Alaeze?

  • ikwu banyere ihe ndị anyị kweere?

a Anyị nwere ike ikpe ekpere maka ụmụnna anyị nọ n’ụlọ mkpọrọ, anyị nwedịrị ike ịkpọ ha aha n’ekpere anyị. Ma, ọ gaghị adịrị alaka ụlọ ọrụ mfe izigara ha akwụkwọ ozi anyị deere ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya