Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jun p. 2
  • Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-aṅụrị Ọṅụ Mgbe A Na-akpagbu Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Chesie Echiche Ike Banyere Onye Ahụ nke Tachiri Obi
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
  • Anyị Pụrụ Irite Uru Site n’Idi Ahụhụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Ị Ga-atachili Obi Mgbe A Na-akpagbu Gị
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jun p. 2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya

Jizọs mere ihe anyị kwesịrị iṅomi karịchaa mgbe anyị nwere nsogbu ma ọ bụ mgbe a na-akpagbu anyị. (1 Pita 2:21-23) Ma mgbe a na-akparị ya, ma mgbe a na-ata ya ahụhụ, o megwaraghị. (Mak 15:29-32) Gịnị nyeere ya aka idi ihe ndị a? O kpebiri ime uche Jehova. (Jọn 6:38) O lekwasịrị anya ‘n’ọṅụ e debere n’ihu ya.’—Hib. 12:2.

Olee ihe anyị na-eme mgbe a na-ata anyị ahụhụ n’ihi ihe anyị kweere? Ezigbo ndị Kraịst anaghị ‘eji ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ.’ (Rom 12:14, 17) Ọ bụrụ na anyị ana-edi ọnwụnwa ka Kraịst, obi ga-adị anyị ụtọ n’ihi na ihe anyị na-eme dị Chineke mma.—Mat. 5:10-12; 1 Pita 4:12-14.

LEENỤ VIDIO BỤ́ Ọ BỤ AHA JEHOVA KACHA MKPA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú Nwanna Nwaanyị Pötzingera si jiri oge ya mee ihe bara uru mgbe e tinyere ya n’ụlọ mkpọrọ ebe ọ nọ naanị ya?

  • Olee ihe ndị Nwanna Pötzinger na nwunye ya diri mgbe ha nọ n’ogige ịta ahụhụ dị iche iche?

  • Gịnị nyeere ha aka idi ha?

Ebe ụmụ nwaanyị na-arụ ọrụ ike n’ụlọ mkpọrọ ndị Nazi; Nwanna Pötzinger na nwunye ya

Ị tawa ahụhụ, sochie nzọụkwụ Kraịst anya

a E nwekwara ike ide ya Poetzinger.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya