Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 4
  • Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ezra Kụziri Iwu Chineke
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Izi Ihe Gị Ọ̀ Dị Irè?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ezra
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-enyere Gị Aka Mgbe Ihe Siiri Gị Ike
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova

Ezra kwere ka Okwu Chineke ruo ya n’obi ma mee ka ọ na-akpa àgwà ọma (Ezra 7:10; w00 10/1 14 ¶8)

Ndị ọzọ si n’aka Ezra chọpụta amamihe si n’aka Chineke (Ezra 7:25; si 75 ¶5)

Obi siri Ezra ike na Jehova ga-eduzi ya ma chebe ya ebe ọ bụ na o weturu onwe ya ala n’ihu Chineke (Ezra 8:21-23; it-1 1158 ¶4)

Ebe onye were otu nwanna n’ọrụ n’ebe a na-arụzi ụgbọala na-aja ya mma maka otú agba mbọ n’ọrụ ya.

Eze nyere Ezra ọrụ ndị dị ezigbo mkpa ọ ga-arụ n’ihi na Ezra gosiri na o nwere amamihe si n’aka Chineke. Anyịnwa nwekwara ike ime ka e too Jehova n’ihi àgwà ọma anyị otú ahụ Ezra mere.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ndị na-amaghị Chineke hà na-akwanyere m ùgwù n’ihi àgwà ọma m?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya