Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 5
  • Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ife Jehova Esighị Oké Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • “Gịnị Ka Jehova Bụ́ Chineke Gị Na-achọ n’Aka Gị?”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Baịbụl Bụ Akwụkwọ Na-ekwu Eziokwu, Ọ Bụghị Akwụkwọ Akụkọ Ifo
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata

Ụfọdụ ndị Izrel lụrụ ụmụ nwaanyị ndị na-ekpere arụsị (Ezra 9:1, 2; w06 1/15 20 ¶1)

Ha leghaara iwu doro anya Jehova nyere ha anya (Ezra 9:10-12)

Nnupụisi ha kpataara ha na ndị ezinụlọ ha nnukwu ahụhụ (Ezra 10:10, 11, 44)

Ebe nwanna nwaanyị lụrụ nwoke na-abụghị Onyeàmà Jehova na-echeta mgbe ọ na-emebu nke ọma n’ọgbakọ. Ugbu a ọ mụọla nwa, ihe dịkwa n’elu tebụl ebe ọ nọ bụ isi sịga a ṅụfọrọ aṅụfọ. Di ya mmanya na-egbu dina n’elu oche na-ehi ụra.

Iwu niile Jehova nyere anyị bụ maka ọdịmma anyị. (w09 10/1 10 ¶6) Irubere Jehova isi ga-eme ka anyị zere ọtụtụ nsogbu ugbu a, meekwa ka anyị nweta ọtụtụ ngọzi n’ọdịnihu.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú irubere Jehova isi sirila mee ka m ghara ịdaba ná nsogbu?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya