Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 14
  • Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
  • Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 14

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Kwe Ka Jehova Jiri Gị Rụọ Ọrụ

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ezra Na-ekwu.]

Jehova mere ka Eze Saịrọs hapụ ndị Izrel ka ha laa (Ezra 1:1-3; w22.03 14 ¶1)

Jehova mere ka ndị ya rụghachi ụlọ nsọ ya (Ezra 1:5; w17.10 26 ¶2)

Ebe otu nwanna nwoke gara n’ụlọ ọgwụ jiri Baịbụl na-akasi nwanna nwoke na nwunye ya merụrụ ezigbo ahụ́ obi.

Ọ bụrụ na i wepụta onwe gị, Jehova nwere ike ime ka ị bụrụ ihe ọ bụla ọ chọrọ iji mezuo uche ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya