Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Nọvemba p. 4
  • Elifaz Gosiri Otú Anyị Na-ekwesịghị Isi Na-akasi Ndị Ọzọ Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Elifaz Gosiri Otú Anyị Na-ekwesịghị Isi Na-akasi Ndị Ọzọ Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Guzogide Echiche Na-ezighị Ezi!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • E Nyere Iguzosi Ike n’Ezi Ihe Job Ụgwọ Ọrụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Jehova Na-anabata Ekpere Anyị Kpere Maka Ndị Ọzọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Nọvemba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Elifaz Gosiri Otú Anyị Na-ekwesịghị Isi Na-akasi Ndị Ọzọ Obi

Elifaz gwara Job na mmadụ agaghị emeli ihe ga-eme Chineke obi ụtọ (Job 15:14-16; w05 9/15 26 ¶4-5)

Ihe Elifaz na-ekwu bụ na Job bụ onye ajọ omume, na ọ bụ ya mere o ji na-ata ahụhụ (Job 15:20)

Ihe Elifaz kwuru akasighị Job obi (Job 16:1, 2)

Ebe Elifaz na-atụ Job onye etuto juru ahụ́ aka, na-ebo ya ebubo. Mmadụ abụọ ọzọ so ná ndị sị na ha bịara ịkasi Job obi nọ na-ele ihe na-emenụ.

Ihe Elifaz gwara Job bụ ụgha. Jehova ji mbọ anyị na-agba ijere ya ozi kpọrọ ihe. (Ọma 149:4) Ndị ezi omume kwesịkwara ịna-atụ anya na nsogbu nwere ike ịbịara ha.​—Ọma 34:19.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú anyị ga-esi “na-agụgụ ndị dara mbà”?​—1 Tesa. 5:14; w15 2/15 9 ¶16.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya