AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ọ Bụghị Iwu na Anyị Ga-ezu Okè Tupu Anyị Ejisie Chineke Aka Ike
Job katọrọ Chineke bụ́kwanụ ihe ọ na-ekwesịghị ime (Job 27:1, 2)
N’agbanyeghị na Job mejọrọ ihe, o weere onwe ya ka onye jisiri Chineke aka ike (Job 27:5; it-1 1210 ¶4)
Ọ bụ iji obi anyị niile hụ Jehova n’anya ga-eme ka anyị jisie ya aka ike, ọ bụghị izu okè (Mat. 22:37; w19.02 3 ¶3-5)
AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú ịmara na Jehova anaghị atụ anya ka anyị zuo okè ugbu a si eme ka ike ghara ịgwụ anyị?