Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w23 Ọgọst p. 32
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mụtakwuo Gbasara Àgwà Ndị Magburu Onwe Ha Jehova Nwere
  • Chọpụta Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ Dị n’Okwu Chineke Ga-abara Gị Uru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Olee Ụdị Onye Jehova Bụ?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Olee Otú Mmadụ Pụrụ Isi Dị n’Onyinyo Chineke?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Ụzọ Isi Mee Nnyocha
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
w23 Ọgọst p. 32

Ihe I nwere Ike Ịmụ

Mụtakwuo Gbasara Àgwà Ndị Magburu Onwe Ha Jehova Nwere

Anyị gụwa Baịbụl, anyị nwere ike ime nchọnchọ ka anyị ghọtakwuo ihe ndị anyị na-agụ. Ma, ihe mere anyị ji eme ya abụghị naanị ka anyị mụtakwuo Baịbụl. Anyị chọrọ ịmụtakwu gbasara àgwà ndị magburu onwe ha Jehova nwere, nke ga-eme ka anyị hụkwuo ya n’anya. Iji mee ya, anyị nwere ike ịjụ onwe anyị, sị: ‘Gịnị ka ebe a m gụrụ na-akụziri m gbasara Jehova?’

Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike ịgbalị chọpụta otú ebe ahụ si gosi na Jehova hụrụ anyị n’anya, nwee amamihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, dịkwa ike. Ma, e nwere ọtụtụ àgwà ndị ọzọ magburu onwe ha Jehova nwere anyị nwere ike ịmụ gbasara ha. Olee ebe ị ga-esi mụtakwuo gbasara àgwà ya?

Gaa n’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ, n’isiokwu bụ́ “Jehova Chineke,” n’isiokwu nta bụ́ “Àgwà Ndị E Ji Mara Jehova.” Ihe ọzọ ị ga-eme bụ ime nchọnchọ banyere àgwà ndị e kwuru gbasara ha n’ebe ị na-agụ na Baịbụl.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya