Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp25 nke 1 p. 3
  • Agha Na-akpa Mkpamkpa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Agha Na-akpa Mkpamkpa
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2025
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • NDỊ AGHA
  • NDỊ NKỊTỊ
  • Otú Obi Ga-esi Na-eru Mmadụ Ala n’Agbanyeghị Agha
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2025
  • Agha Rọshịa na Yukren Na-alụ Akarịala Otu Afọ—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • E Mefuola Ọtụtụ Puku Ijeri Dọla n’Agha—Olee Ihe Agha Na-efu n’Eziokwu?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Otú Agha Si Akpa Anyị Niile Aka Ọjọọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2025
wp25 nke 1 p. 3
Foto ndị na-egosi: 1. Foto dọkara adọka nke na-egosi ọkara ihu onye agha. 2. Foto dọkara adọka nke na-egosi ọkara ihu otu agadi nwaanyị.

Agha Na-akpa Mkpamkpa

Agha so n’ihe ndị kacha emesi ndị mmadụ ike. Ndị agha na ndị nkịtị nọtụrụla n’ebe ndị a lụrụ agha n’ụwa ma otú agha si akpa ndị mmadụ aka ọjọọ.

NDỊ AGHA

“Agha na-akpa mkpamkpa. Ị ga na-ahụ ka ọtụtụ ndị na-emerụ ahụ́, ozu ana-adakwa n’aka nri na n’aka ekpe. Obi na-ekoro mmadụ n’elu mgbe niile.”​—Gary, Briten.

“Mgbọ tụrụ m n’azụ nakwa n’ihu. Ahụkwara m ọtụtụ ndị e gburu, ma ụmụaka ma ndị agadi. Agha na-eme ka ihe gharazie ịna-emetụ mmadụ n’ahụ́.”​—Wilmar, Kolombia.

“A gbagbuo mmadụ n’ihu gị, ị ga na-echeta otú o si nwụọ. Ị ga na-anụ mkpu ọ na-eti na ude ọ na-asụ mgbe ọ na-anwụ. Ị gaghị echefu onye ahụ echefu.”​—Zafirah, Amerịka.

NDỊ NKỊTỊ

“Ọ dị m ka emekataghị m nwee obi ụtọ ọzọ ná ndụ m. Ụjọ na-atọ m mgbe niile maka ndụ m, ma karịchaa, maka ndụ ndị ezinụlọ m na ndị enyi m.”​—Oleksandra, Yukren.

“Ịkwụ n’ahịrị n’ebe a na-eke nri malite n’elekere abụọ n’isi ụtụtụ ruo n’elekere iri na otu nke abalị abụghị obere ihe. Ị maghịdị ma ị̀ ga-anọ ebe ahụ mgbọ e si ebe o si bịa tụọ gị.”​—Daler, Tajikistan.

“Agha gburu nne na nna m. Aghọziri m nwa na-enweghị nne na nna, nwa na-enweghị onye ga-akasi ya obi ma ọ bụ lekọta ya.”​—Marie, Rụwanda.

N’agbanyeghị otú agha si kpaa ha aka ọjọọ, obi eruola ndị kwuru ihe ndị a ala. Ihe ọzọ bụ na ha kwetasiri ike na agha ga-akwụsị n’oge na-adịghị anya. Ụlọ Nche a ga-eji Baịbụl kọwaa otú ihe a ga-esi eme.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya