Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mrt isiokwu 107
  • Jizọs Ga-eme Ka Agha Kwụsị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jizọs Ga-eme Ka Agha Kwụsị
  • Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jizọs Ga-akwụsị Ịda Ogbenye
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Ònye Ga-azọpụta Ndị Nkịtị?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Gịnị Mere Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Ji Eme Ka Ọtụtụ Ndị Ghara Ịdị n’Otu?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Ihe Mere Jizọs Ji Jiri Alaeze Chineke Kpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Isiokwu Ndị Ọzọ
mrt isiokwu 107
Ebe ụmụntakịrị nwoke abụọ na-ekiri ihe ndị agha bibiri.

AspctStyle/stock.adobe.com

Jizọs Ga-eme Ka Agha Kwụsị

N’oge Jizọs nọ n’ụwa, o mere ihe gosiri na ọ hụrụ ndị mmadụ n’anya nke ukwuu. O ji ndụ ya chụọ àjà maka ha. (Matiu 20:28; Jọn 15:13) N’oge na-adịghị anya, ọ ga-egosi ụmụ mmadụ ọzọ na ọ hụrụ ha n’anya. Otú ọ ga-esi eme ya bụ iji ike ya ka Eze Alaeze Chineke mee ka “agha kwụsị n’ebe niile n’ụwa.”​—Abụ Ọma 46:9.

Chọpụta otú Baịbụl si kọwaa ihe Jizọs ga-eme:

  • “N’ihi na ọ ga-anapụta ogbenye nke na-ebe ákwá ka e nyere ya aka, napụtakwa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na onye ọ bụla na-enweghị onye na-enyere ya aka. Ọ ga-emere ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere, ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye. Ọ ga-anapụta ha n’aka ndị na-emegbu ha nakwa n’aka ndị na-emesi ha ike.”​—Abụ Ọma 72:12-14.

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe Jizọs meere anyị nakwa ihe ọ ga-emere anyị n’ọdịnihu? Otu ụzọ anyị ga-esi eme ya bụ ịmụtakwu gbasara “ozi ọma Alaeze Chineke” nke bụ́ isi ihe o zisaara ndị mmadụ. (Luk 4:43) Gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Bụ Alaeze Chineke?”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya