Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwex isiokwu 7
  • O Si n’Aka Ndị Mkpọrọ Mụta Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • O Si n’Aka Ndị Mkpọrọ Mụta Ihe
  • Ihe Ndịàmà Jehova Kọrọ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịgbasa Mkpụrụ Alaeze n’Oge Ọ Bụla
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Site n’Ịbụ Onye Na-eme Mkpọsa Maka Mgbanwe Ọchịchị gaa n’Ịbụ Onye Kraịst Nọpụrụ Iche
    Teta!—2002
  • Ichere Alaeze nke “Na-abụghị Akụkụ nke Ụwa A”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Amụtara M Ịdabere na Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ndịàmà Jehova Kọrọ
ijwex isiokwu 7
Ebe onye mkpọrọ na-enyetụ onye mkpọrọ ọzọ nri ya

O Si n’Aka Ndị Mkpọrọ Mụta Ihe

Otu nwoke si Eritria gbata ọsọ ndụ na Nọọwee n’afọ 2011. Mgbe Ndịàmà Jehova bịara na nke ya, o kwuru na ya ahụtụla Ndịàmà Jehova n’obodo ya. O kwuru na mgbe ya nọ n’amị, ya hụrụ na Ndịàmà Jehova a tụrụ mkpọrọ n’ihi ihe ha kweere ekweghị aba amị, n’agbanyeghị ahụhụ niile a tara ha.

Mana, egwu dagharịrị, a tụọ nwoke a mkpọrọ. Mgbe ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ, ọ hụrụ Ndịàmà Jehova atọ aha ha bụ Paulos Eyasu, Negede Teklemariam, na Isaac Mogos, bụ́ ndị a tụrụ mkpọrọ kemgbe afọ 1994 n’ihi ihe ha kweere.

Mgbe nwoke a nọ n’ụlọ mkpọrọ, o ji anya ya hụ na Ndịàmà Jehova na-eme ihe ha na-akụzi. Ọ chọpụtara na ha na-eme ihe n’eziokwu, na-enyetụkwa ndị mkpọrọ ndị ọzọ nri ha. Ọ hụkwara otú ndị mkpọrọ ibe ya bụ́ Ndịàmà Jehova si amụkọ Baịbụl ọnụ kwa ụbọchị ma na-akpọ ndị ọzọ ka ha soro ha. Mgbe a gwara ha na a ga-atọhapụ ha ma ha bịanye aka n’akwụkwọ iji gosi na ha agaghịzi abụ Ndịàmà Jehova, ha jụrụ.

Ihe a apụghị nwoke a apụ n’obi. Mgbe ọ kwafetara Nọọwee, ọ chọrọ ịma ihe mere Ndịàmà Jehova ji nwee okwukwe siri ezigbo ike otú a. N’ihi ya, mgbe Ndịàmà Jehova bịara na nke ya, ọ malitere iso ha na-amụ Baịbụl ozugbo, malitekwa ịga ọmụmụ ihe.

Na Septemba 2018, e mere ya baptizim ya aghọọ Onyeàmà Jehova. Ugbu a, ọ na-eji ohere ọ bụla o nwere agakwuru ndị si Eritria na Sudan, na-agba ha ume ka ha na-amụ Baịbụl ma na-eme ka okwukwe ha sie ike.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya