-
Jenesis 1:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Chineke sịziri: “Ka ala puo ahịhịa na obere osisi ndị na-amị mkpụrụ nakwa nnukwu osisi ndị na-amị mkpụrụ n’ụdị ha dị iche iche, bụ́ ndị na-enwe mkpụrụ n’ime ha.” O wee dị otú ahụ.
-