Jenesis 35:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma mgbe ọ nọ na-esiri ya ike ịmụpụta nwa ahụ, nwaanyị na-aghọ́ nwa sịrị ya: “Atụla egwu, maka na ị ga-amụkwa nwa nwoke a.”+
17 Ma mgbe ọ nọ na-esiri ya ike ịmụpụta nwa ahụ, nwaanyị na-aghọ́ nwa sịrị ya: “Atụla egwu, maka na ị ga-amụkwa nwa nwoke a.”+