Jenesis 35:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma o ruru na mgbe o siiri ya ike ịmụpụta nwa ahụ, nwaanyị na-aghọ́ nwa sịrị ya: “Atụla egwu, n’ihi na ị ga-amụkwa nwa nwoke nke a.”+
17 Ma o ruru na mgbe o siiri ya ike ịmụpụta nwa ahụ, nwaanyị na-aghọ́ nwa sịrị ya: “Atụla egwu, n’ihi na ị ga-amụkwa nwa nwoke nke a.”+