Jenesis 36:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe e mechara, Ịsọ kpọọrọ ndị nwunye ya, ụmụ ya ndị nwoke, ụmụ ya ndị nwaanyị, na ndị niile nọ n’ụlọ ya, chịrị ehi ya na anụ ya niile ndị ọzọ, burukwa akụnụba niile ọ kpatara+ na Kenan gaa n’ala ọzọ nke dịtụ anya n’ebe Jekọb nwanne ya bi.+
6 Mgbe e mechara, Ịsọ kpọọrọ ndị nwunye ya, ụmụ ya ndị nwoke, ụmụ ya ndị nwaanyị, na ndị niile nọ n’ụlọ ya, chịrị ehi ya na anụ ya niile ndị ọzọ, burukwa akụnụba niile ọ kpatara+ na Kenan gaa n’ala ọzọ nke dịtụ anya n’ebe Jekọb nwanne ya bi.+