Jenesis 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe chi bọwara, ndị mmụọ ozi ahụ malitere ịgwa Lọt ka o mee ngwa ngwa. Ha sịrị ya: “Mee ngwa ngwa! Kpọrọ nwunye gị na ụmụ gị ndị nwaanyị abụọ ndị gị na ha nọ n’ebe a pụọ, ka a ghara ibibi unu mgbe a na-ebibi ndị obodo a maka mmehie ha!”+
15 Mgbe chi bọwara, ndị mmụọ ozi ahụ malitere ịgwa Lọt ka o mee ngwa ngwa. Ha sịrị ya: “Mee ngwa ngwa! Kpọrọ nwunye gị na ụmụ gị ndị nwaanyị abụọ ndị gị na ha nọ n’ebe a pụọ, ka a ghara ibibi unu mgbe a na-ebibi ndị obodo a maka mmehie ha!”+