Ọpụpụ 21:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Ọ bụrụ na mmadụ akụọ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ihe n’anya, kụkpọọ ya anya, ọ ga-ahapụ ohu ya ahụ ka ọ lawa iji kwụọ ya ụgwọ maka anya ya.+
26 “Ọ bụrụ na mmadụ akụọ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ihe n’anya, kụkpọọ ya anya, ọ ga-ahapụ ohu ya ahụ ka ọ lawa iji kwụọ ya ụgwọ maka anya ya.+