Ọpụpụ 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ọ bụrụ na mmadụ akụọ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ihe n’anya wee kụkpọọ ya anya, ọ ga-ahapụ ya ka ọ bụrụ onye nweere onwe ya iji kwụọ ya ụgwọ maka anya ya.+
26 “Ọ bụrụ na mmadụ akụọ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ihe n’anya wee kụkpọọ ya anya, ọ ga-ahapụ ya ka ọ bụrụ onye nweere onwe ya iji kwụọ ya ụgwọ maka anya ya.+