Ọpụpụ 37:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 O mekwara mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ+ na insens na-esi ísì ọma a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ nke a gwakọtara nke ọma.*
29 O mekwara mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ+ na insens na-esi ísì ọma a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ nke a gwakọtara nke ọma.*