-
Ọpụpụ 38:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 O tinyere okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ dị okirikiri dị n’akụkụ ebe ịchụàjà ahụ, ka e jiri ha na-ebu ya. Ọ rụrụ ebe ịchụàjà ahụ ka ọ dị ka igbe osisi nke nwere oghere.
-