Ọpụpụ 38:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee tinye okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ yiri mgbaaka ndị dị n’akụkụ ebe ịchụàjà ahụ, ka e jiri ha na-ebu ya.+ Ọ rụrụ ya ka ọ dị ka igbe osisi nwere oghere.+
7 O wee tinye okporo osisi ndị ahụ n’ihe ndị ahụ yiri mgbaaka ndị dị n’akụkụ ebe ịchụàjà ahụ, ka e jiri ha na-ebu ya.+ Ọ rụrụ ya ka ọ dị ka igbe osisi nwere oghere.+