Ọpụpụ 38:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ákwà mgbochi ndị ga-adị n’akụkụ ebe ugwu ya dị otu narị (100) kubit. E ji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ha na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. E ji ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha.
11 Ákwà mgbochi ndị ga-adị n’akụkụ ebe ugwu ya dị otu narị (100) kubit. E ji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ha na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. E ji ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha.