Ọpụpụ 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọzọ, akụkụ ebe ugwu ya dị otu narị kubit. E ji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ha na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. E ji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+
11 Ọzọ, akụkụ ebe ugwu ya dị otu narị kubit. E ji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ha na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. E ji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+