Ọpụpụ 39:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ha ji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie+ kpaa uwe ndị a kpara nke ọma a ga-eyi na-eje ozi n’ebe nsọ. Ha kpara uwe nsọ Erọn,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
39 Ha ji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie+ kpaa uwe ndị a kpara nke ọma a ga-eyi na-eje ozi n’ebe nsọ. Ha kpara uwe nsọ Erọn,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.