Ọpụpụ 39:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ+ na ihe e ji ọla kọpa kpaa a ga-etinye n’ime ya, okporo osisi ya,+ arịa ya niile,+ nnukwu ite na ihe a ga-eji adọkwasị ya;+
39 ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ+ na ihe e ji ọla kọpa kpaa a ga-etinye n’ime ya, okporo osisi ya,+ arịa ya niile,+ nnukwu ite na ihe a ga-eji adọkwasị ya;+