-
Levitikọs 6:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 A ga-akụri ite ụrọ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ ite ọla kọpa ka e ji sie ya, a ga-ekwocha ya ma jiri mmiri saa ya.