Levitikọs 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya.
28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya.