-
Levitikọs 9:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ma ị ga-agwa ndị Izrel, sị, ‘Kpụtanụ otu mkpi a ga-eji chụọ àjà mmehie nakwa otu nwa ehi na otu nwa ebule, ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma, ka e jiri ha chụọ àjà a na-esu ọkụ.
-