Levitikọs 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ị ga-agwa ụmụ Izrel, sị, ‘Kpụtanụ otu mkpi+ maka àjà mmehie, kpụtakwanụ otu nwa ehi na otu nwa ebule,+ ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma, maka àjà nsure ọkụ,
3 Ma ị ga-agwa ụmụ Izrel, sị, ‘Kpụtanụ otu mkpi+ maka àjà mmehie, kpụtakwanụ otu nwa ehi na otu nwa ebule,+ ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma, maka àjà nsure ọkụ,