Levitikọs 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O gbuziri anụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ. Ụmụ Erọn ndị nwoke wee bunye ya ọbara ya, ya efesa ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+
12 O gbuziri anụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ. Ụmụ Erọn ndị nwoke wee bunye ya ọbara ya, ya efesa ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+