Levitikọs 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gbuo anụ àjà nsure ọkụ ahụ, ụmụ Erọn wee bunye ya ọbara ya, o wee fesa ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+
12 O wee gbuo anụ àjà nsure ọkụ ahụ, ụmụ Erọn wee bunye ya ọbara ya, o wee fesa ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+