-
Levitikọs 9:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ha bunyere ya anụ ahụ e gburiri egburi a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ, bunyekwa ya isi ya, ya esuo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.
-