Levitikọs 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee bunye ya anụ àjà nsure ọkụ ahụ a bọrisịrị abọrisị nakwa isi ya, o wee suree ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà.+
13 Ha wee bunye ya anụ àjà nsure ọkụ ahụ a bọrisịrị abọrisị nakwa isi ya, o wee suree ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà.+