-
Levitikọs 9:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 O wee chụọ àjà ndị Izrel wetara. Ọ kpụụrụ ewu a ga-eji chụọ àjà mmehie maka ndị Izrel gbuo, were ya chụọ àjà mmehie otú o mere nke mbụ ahụ.
-