Levitikọs 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee malite ịchụrụ ụmụ Izrel àjà ha,+ o wee kpụrụ ewu àjà mmehie ahụ nke bụ́ maka ụmụ Izrel gbuo ya ma were ya chụọ àjà maka mmehie dị ka o mere na nke mbụ.
15 O wee malite ịchụrụ ụmụ Izrel àjà ha,+ o wee kpụrụ ewu àjà mmehie ahụ nke bụ́ maka ụmụ Izrel gbuo ya ma were ya chụọ àjà maka mmehie dị ka o mere na nke mbụ.