Levitikọs 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 ma tụkwasị abụba niile ahụ n’elu okpuru afọ* anụ ndị ahụ. O suziri abụba ndị ahụ ọkụ, ha akwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.+
20 ma tụkwasị abụba niile ahụ n’elu okpuru afọ* anụ ndị ahụ. O suziri abụba ndị ahụ ọkụ, ha akwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.+