Levitikọs 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́ n’ụbọchị nke asaa, ọ bụrụ na otú ọnyá ahụ dị n’anya na ọ kwụsịwo, ọnyá ahụ agbasaghịkwa n’akpụkpọ ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-akpọpụkwa ya iche+ ruo ụbọchị asaa ọzọ.
5 Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́ n’ụbọchị nke asaa, ọ bụrụ na otú ọnyá ahụ dị n’anya na ọ kwụsịwo, ọnyá ahụ agbasaghịkwa n’akpụkpọ ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-akpọpụkwa ya iche+ ruo ụbọchị asaa ọzọ.