Levitikọs 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ọ bụrụkwa na onye nchụàjà eleruola ya anya ma hụ na ekpenta ahụ kpuchiri ahụ́ ya niile, ọ ga-ekwuzi na onye ahụ adịla ọcha.* Ahụ́ ya niile achawala ọcha, onye ahụ bụzi onye dị ọcha.
13 ọ bụrụkwa na onye nchụàjà eleruola ya anya ma hụ na ekpenta ahụ kpuchiri ahụ́ ya niile, ọ ga-ekwuzi na onye ahụ adịla ọcha.* Ahụ́ ya niile achawala ọcha, onye ahụ bụzi onye dị ọcha.