-
Levitikọs 13:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 ọ bụrụkwa na onye nchụàjà elewo ya anya n’ahụ́, ma, lee, ekpenta ahụ kpuchiri ahụ́ ya dum, ọ ga-ekwupụta na onye ahụ nwere ọnyá bụ onye dị ọcha. Ha niile na-achazi ọcha. Onye ahụ dị ọcha.
-