Levitikọs 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye nchụàjà ga-eleru ya anya.+ Ọ bụrụ na ọ dị ka ihe ahụ ọ̀ bara ime, ọ bụrụkwa na ajị dị n’ebe ahụ achawala ọcha, onye nchụàjà ga-ekwu na onye ahụ adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta pụtara n’etuto ahụ.
20 Onye nchụàjà ga-eleru ya anya.+ Ọ bụrụ na ọ dị ka ihe ahụ ọ̀ bara ime, ọ bụrụkwa na ajị dị n’ebe ahụ achawala ọcha, onye nchụàjà ga-ekwu na onye ahụ adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta pụtara n’etuto ahụ.