Levitikọs 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́,+ ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọ bara ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na ajị nke dị na ya na-achazi ọcha, onye nchụàjà ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ bụ ọnyá ekpenta. Ọ pụtawo n’etuto ahụ.
20 Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́,+ ọ bụrụkwa na otú ọ dị n’anya gosiri na ọ bara ime n’akpụkpọ ahụ́ ya, ọ bụrụkwa na ajị nke dị na ya na-achazi ọcha, onye nchụàjà ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ bụ ọnyá ekpenta. Ọ pụtawo n’etuto ahụ.