-
Levitikọs 13:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Onye nchụàjà ga-eleru ya anya n’ụbọchị nke asaa. Ọ bụrụ na ọ gbasaala n’ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-ekwu na onye ahụ adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta.
-