-
Levitikọs 13:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 Onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́ n’ụbọchị nke asaa. Ọ bụrụ na ọ gbasaa n’akpụkpọ ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-ekwupụta na onye ahụ adịghị ọcha. Ọ bụ ọnyá ekpenta.
-