Levitikọs 13:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma ọ bụrụ na o leruru ihe ahụ mere ya anya ma hụ na ọ gbasaghị n’ahụ́ ya nakwa na ntutu ojii etopụtala na ya, ihe ahụ mere ya alaala. Onye ahụ dị ọcha. Onye nchụàjà ga-ekwukwa na ọ dị ọcha.+
37 Ma ọ bụrụ na o leruru ihe ahụ mere ya anya ma hụ na ọ gbasaghị n’ahụ́ ya nakwa na ntutu ojii etopụtala na ya, ihe ahụ mere ya alaala. Onye ahụ dị ọcha. Onye nchụàjà ga-ekwukwa na ọ dị ọcha.+