Levitikọs 13:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma ọ bụrụ na otú ọ dị n’anya na ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị ahụ agbasaghị, ọ bụrụkwa na ntutu ojii etowo na ya, ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị ahụ alawo. Onye ahụ dị ọcha, onye nchụàjà ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha.+
37 Ma ọ bụrụ na otú ọ dị n’anya na ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị ahụ agbasaghị, ọ bụrụkwa na ntutu ojii etowo na ya, ọrịa ntutu ịdapụsị adapụsị ahụ alawo. Onye ahụ dị ọcha, onye nchụàjà ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha.+