-
Levitikọs 13:42Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
42 Ma ọ bụrụ na ọnyá na-achatụ ọbara ọbara apụta n’ebe ahụ isi ya kwọchara akwọcha ma ọ bụ n’ihu isi ya, ọ bụ ekpenta na-abịa ya n’isi ma ọ bụ n’ihu isi ya.
-