-
Levitikọs 13:42Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
42 Ma ọ bụrụ na ntụpọ chatatụwara ọbara ọbara apụta n’isi nkwọcha ahụ, n’opu isi ya ma ọ bụ n’ihu isi ya, ọ bụ ekpenta nke pụtara n’isi nkwọcha ya, n’opu isi ya ma ọ bụ n’ihu isi ya.
-