Levitikọs 13:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Onye nchụàjà ga-eleru ntụpọ ahụ anya, ọ ga-edosakwa ihe ntụpọ ahụ pụtara na ya iche ruo ụbọchị asaa.+
50 Onye nchụàjà ga-eleru ntụpọ ahụ anya, ọ ga-edosakwa ihe ntụpọ ahụ pụtara na ya iche ruo ụbọchị asaa.+